Matiu 28:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, gaanụ mee ndị mba niile+ ka ha bụrụ ndị na-eso ụzọ m.+ Na-eme ha baptizim+ n’aha nke Nna+ na nke Ọkpara+ na nke mmụọ nsọ.+ Ndị Rom 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma achọrọ m ka unu mara, ụmụnna m,+ na achọrọ m ịbịakwute unu+ ọtụtụ mgbe, ma ruo ugbu a, e gbochiri m ịbịa, ka m wee nwetakwa mkpụrụ+ n’etiti unu, ọbụna dị ka m nwetara n’etiti ndị mba ọzọ ndị ọzọ. Ndị Filipaị 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma ọ bụrụ na mụ anọgide dịrị ndụ n’anụ ahụ́, ọ bụ nke a bụ mkpụrụ nke ọrụ m ga-amịpụta+—ma ekwubeghị m nke m ga-ahọrọ.
19 Ya mere, gaanụ mee ndị mba niile+ ka ha bụrụ ndị na-eso ụzọ m.+ Na-eme ha baptizim+ n’aha nke Nna+ na nke Ọkpara+ na nke mmụọ nsọ.+
13 Ma achọrọ m ka unu mara, ụmụnna m,+ na achọrọ m ịbịakwute unu+ ọtụtụ mgbe, ma ruo ugbu a, e gbochiri m ịbịa, ka m wee nwetakwa mkpụrụ+ n’etiti unu, ọbụna dị ka m nwetara n’etiti ndị mba ọzọ ndị ọzọ.
22 Ma ọ bụrụ na mụ anọgide dịrị ndụ n’anụ ahụ́, ọ bụ nke a bụ mkpụrụ nke ọrụ m ga-amịpụta+—ma ekwubeghị m nke m ga-ahọrọ.