Jọn 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụghị unu họọrọ m, kama ọ bụ m họọrọ unu, m họpụtakwara unu ka unu gaa n’ihu wee na-amị mkpụrụ,+ ka mkpụrụ unu wee dịgidekwa; ka Nna m wee nye unu ihe ọ bụla unu rịọrọ ya n’aha m, ihe ọ sọkwara ya bụrụ.+ Ndị Filipaị 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụghị na m na-achọsi onyinye ahụ ike,+ kama ihe m na-achọsi ike bụ mkpụrụ+ nke na-eme ka e denyekwuoro unu uru n’ihe ndekọ unu.
16 Ọ bụghị unu họọrọ m, kama ọ bụ m họọrọ unu, m họpụtakwara unu ka unu gaa n’ihu wee na-amị mkpụrụ,+ ka mkpụrụ unu wee dịgidekwa; ka Nna m wee nye unu ihe ọ bụla unu rịọrọ ya n’aha m, ihe ọ sọkwara ya bụrụ.+
17 Ọ bụghị na m na-achọsi onyinye ahụ ike,+ kama ihe m na-achọsi ike bụ mkpụrụ+ nke na-eme ka e denyekwuoro unu uru n’ihe ndekọ unu.