Hosia 14:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ifrem ga-asị, ‘Gịnị ka gbasara mụ na arụsị?’+ M ga-anụ olu ya, lekọtakwa ya.+ M ga-adị ka osisi junipa nke akwụkwọ ndụ juru n’elu ya. Ọ bụ m ga-amịrị ya mkpụrụ.”
8 Ifrem ga-asị, ‘Gịnị ka gbasara mụ na arụsị?’+ M ga-anụ olu ya, lekọtakwa ya.+ M ga-adị ka osisi junipa nke akwụkwọ ndụ juru n’elu ya. Ọ bụ m ga-amịrị ya mkpụrụ.”