Ndị Efesọs 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 n’ihi na mkpụrụ nke ìhè ahụ bụ ụdị ịdị mma ọ bụla na ụdị ezi omume ọ bụla na ụdị eziokwu ọ bụla.+