Zekaraya 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee gwa ndị guzo n’ihu ya, sị: “Yipụnụ ya uwe ahụ ruru unyi.” O wee sị ya: “Lee, agbagharawo m gị njehie gị,+ e yikwasịwokwa gị uwe ememme.”+
4 O wee gwa ndị guzo n’ihu ya, sị: “Yipụnụ ya uwe ahụ ruru unyi.” O wee sị ya: “Lee, agbagharawo m gị njehie gị,+ e yikwasịwokwa gị uwe ememme.”+