Abụ Ọma 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma gị onwe gị, Jehova, bụ ọta nke gbara m gburugburu,+Ebube m+ na Onye na-ebuli isi m elu.+ Abụ Ọma 32:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ị bụụrụ m ebe nzuzo; ị ga-echebe m ka ahụhụ ghara ịdakwasị m.+Ị ga-eji mkpu ọṅụ gbaa m gburugburu maka imere m ụzọ mgbapụ.+ Sila. Abụ Ọma 91:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-asị Jehova: “Ị bụ ebe mgbaba m na ebe m e wusiri ike,+Chineke m, onye m ga-atụkwasị obi.”+
7 Ị bụụrụ m ebe nzuzo; ị ga-echebe m ka ahụhụ ghara ịdakwasị m.+Ị ga-eji mkpu ọṅụ gbaa m gburugburu maka imere m ụzọ mgbapụ.+ Sila.