Abụ Ọma 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova ga-abụrụ onye ọ bụla e gburu mmụọ ya ebe dị elu e wusiri ike,+Ebe dị elu e wusiri ike n’oge ahụhụ.+ Abụ Ọma 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ ga-ezobe m n’ụlọ ya n’ụbọchị ọdachi;+Ọ ga-ezobe m n’ebe zoro ezo n’ụlọikwuu ya;+Ọ ga-ekugo m n’elu oké nkume.+ Abụ Ọma 119:114 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 114 Ị bụ ebe nzuzo m na ọta m.+Echerewo m okwu gị.+
9 Jehova ga-abụrụ onye ọ bụla e gburu mmụọ ya ebe dị elu e wusiri ike,+Ebe dị elu e wusiri ike n’oge ahụhụ.+
5 N’ihi na ọ ga-ezobe m n’ụlọ ya n’ụbọchị ọdachi;+Ọ ga-ezobe m n’ebe zoro ezo n’ụlọikwuu ya;+Ọ ga-ekugo m n’elu oké nkume.+