Ọpụpụ 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’oge ahụ, Mozis na ụmụ Izrel bụkuru Jehova abụ a, sị:+“Ka m bụkuo Jehova abụ, n’ihi na e buliwo ya elu nke ukwuu.+Ịnyịnya na onye na-agba ya ka ọ tụbaworo n’oké osimiri.+ Ndị Ikpe 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ụbọchị ahụ, Debora+ na Berak+ nwa Abinoam+ malitere ịbụ abụ,+ sị: 2 Samuel 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Devid wee gwa Jehova okwu ndị dị n’abụ+ a n’ụbọchị Jehova napụtara ya n’ọbụ aka ndị iro+ ya niile nakwa n’ọbụ aka Sọl;+
15 N’oge ahụ, Mozis na ụmụ Izrel bụkuru Jehova abụ a, sị:+“Ka m bụkuo Jehova abụ, n’ihi na e buliwo ya elu nke ukwuu.+Ịnyịnya na onye na-agba ya ka ọ tụbaworo n’oké osimiri.+
5 N’ụbọchị ahụ, Debora+ na Berak+ nwa Abinoam+ malitere ịbụ abụ,+ sị: 2 Samuel 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Devid wee gwa Jehova okwu ndị dị n’abụ+ a n’ụbọchị Jehova napụtara ya n’ọbụ aka ndị iro+ ya niile nakwa n’ọbụ aka Sọl;+
22 Devid wee gwa Jehova okwu ndị dị n’abụ+ a n’ụbọchị Jehova napụtara ya n’ọbụ aka ndị iro+ ya niile nakwa n’ọbụ aka Sọl;+