Abụ Ọma 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ onye ọ bụla aka ya dị ọcha, onye obi ya dịkwa ọcha,+Onye na-adịghị eji mkpụrụ obi M* eme ihe efu,+Onye na-adịghịkwa aṅụ iyi ụgha.+ Abụ Ọma 73:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 73 N’ezie, Chineke dị mma n’ebe Izrel nọ, n’ebe ndị obi ha dị ọcha nọ.+ Ilu 22:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye hụrụ ịdị ọcha n’obi n’anya+—eze ga-abụ enyi ya n’ihi amara nke egbugbere ọnụ ya.+ Taịtọs 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ihe niile dị ọcha n’ebe ndị dị ọcha nọ.+ Ma n’ebe ndị rụrụ arụ+ na ndị na-enweghị okwukwe nọ,+ ọ dịghị ihe dị ọcha, kama ma uche ha ma akọ na uche ha rụrụ arụ.+
4 Ọ bụ onye ọ bụla aka ya dị ọcha, onye obi ya dịkwa ọcha,+Onye na-adịghị eji mkpụrụ obi M* eme ihe efu,+Onye na-adịghịkwa aṅụ iyi ụgha.+
15 Ihe niile dị ọcha n’ebe ndị dị ọcha nọ.+ Ma n’ebe ndị rụrụ arụ+ na ndị na-enweghị okwukwe nọ,+ ọ dịghị ihe dị ọcha, kama ma uche ha ma akọ na uche ha rụrụ arụ.+