1 Ndị Kọrịnt 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú ọ dị, ọ bụghị mmadụ niile nwere ihe ọmụma a;+ ma ụfọdụ ndị, ebe ọ bụ na arụsị maara ha ahụ́ ruo ugbu a, ha na-eri ihe oriri dị ka ihe e ji chụọrọ arụsị àjà,+ e merụwokwa+ akọ na uche ha, ebe ọ na-adịghị ike. 1 Timoti 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ezie, ihe mere e ji nye iwu a bụ ka e nwee ịhụnanya+ nke si n’obi dị ọcha,+ n’ezi akọ na uche+ nakwa n’okwukwe nke na-abụghị nke ihu abụọ.+
7 Otú ọ dị, ọ bụghị mmadụ niile nwere ihe ọmụma a;+ ma ụfọdụ ndị, ebe ọ bụ na arụsị maara ha ahụ́ ruo ugbu a, ha na-eri ihe oriri dị ka ihe e ji chụọrọ arụsị àjà,+ e merụwokwa+ akọ na uche ha, ebe ọ na-adịghị ike.
5 N’ezie, ihe mere e ji nye iwu a bụ ka e nwee ịhụnanya+ nke si n’obi dị ọcha,+ n’ezi akọ na uche+ nakwa n’okwukwe nke na-abụghị nke ihu abụọ.+