Matiu 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Obi ụtọ na-adịrị ndị dị ọcha n’obi,+ n’ihi na ha ga-ahụ Chineke.+ 2 Timoti 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi ya, gbaara ọchịchọ a na-enwe n’oge ntorobịa ọsọ,+ kama chụsoo ezi omume,+ okwukwe, ịhụnanya, udo,+ gị na ndị ji obi dị ọcha+ na-akpọku Onyenwe anyị.
22 N’ihi ya, gbaara ọchịchọ a na-enwe n’oge ntorobịa ọsọ,+ kama chụsoo ezi omume,+ okwukwe, ịhụnanya, udo,+ gị na ndị ji obi dị ọcha+ na-akpọku Onyenwe anyị.