Ndị Rom 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu ejila onye ọ bụla ụgwọ ihe ọ bụla,+ ma e wezụga ịhụ ibe unu n’anya;+ n’ihi na onye hụrụ mmadụ ibe ya n’anya edebezuwo iwu ahụ.+ Ndị Galeshia 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na n’ihe banyere Kraịst Jizọs, ibi úgwù abaghị uru ọ bụla, ebighị úgwù abaghịkwa,+ ma okwukwe+ nke na-arụ ọrụ site n’ịhụnanya+ bara uru.
8 Unu ejila onye ọ bụla ụgwọ ihe ọ bụla,+ ma e wezụga ịhụ ibe unu n’anya;+ n’ihi na onye hụrụ mmadụ ibe ya n’anya edebezuwo iwu ahụ.+
6 N’ihi na n’ihe banyere Kraịst Jizọs, ibi úgwù abaghị uru ọ bụla, ebighị úgwù abaghịkwa,+ ma okwukwe+ nke na-arụ ọrụ site n’ịhụnanya+ bara uru.