1 Ndị Tesalonaịka 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’ihi na anyị na-eburu n’uche mgbe niile ọrụ unu ji ikwesị ntụkwasị obi na-arụ+ na ndọgbu unu ji ịhụnanya na-adọgbu onwe unu n’ọrụ na ntachi obi unu n’ihi olileanya unu nwere+ n’Onyenwe anyị Jizọs Kraịst n’ihu Chineke bụ́ Nna anyị. 1 Timoti 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ezie, ihe mere e ji nye iwu a bụ ka e nwee ịhụnanya+ nke si n’obi dị ọcha,+ n’ezi akọ na uche+ nakwa n’okwukwe nke na-abụghị nke ihu abụọ.+
3 n’ihi na anyị na-eburu n’uche mgbe niile ọrụ unu ji ikwesị ntụkwasị obi na-arụ+ na ndọgbu unu ji ịhụnanya na-adọgbu onwe unu n’ọrụ na ntachi obi unu n’ihi olileanya unu nwere+ n’Onyenwe anyị Jizọs Kraịst n’ihu Chineke bụ́ Nna anyị.
5 N’ezie, ihe mere e ji nye iwu a bụ ka e nwee ịhụnanya+ nke si n’obi dị ọcha,+ n’ezi akọ na uche+ nakwa n’okwukwe nke na-abụghị nke ihu abụọ.+