1 Ndị Tesalonaịka 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 n’ihi na anyị na-echeta n’ihu Chineke anyị, bụ́ Nna anyị, ọrụ niile okwukwe na ịhụnanya mere ka unu na-arụ nakwa otú unu si na-atachi obi n’ihi olileanya unu nwere+ n’Onyenwe anyị Jizọs Kraịst. 1 Ndị Tesalonaịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:3 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 6 Ozi Alaeze,2/2000, p. 4
3 n’ihi na anyị na-echeta n’ihu Chineke anyị, bụ́ Nna anyị, ọrụ niile okwukwe na ịhụnanya mere ka unu na-arụ nakwa otú unu si na-atachi obi n’ihi olileanya unu nwere+ n’Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.