22 ee, mmadụ pụrụ ịbụ onye ezi omume n’ihu Chineke site n’inwe okwukwe n’ebe Jizọs Kraịst nọ,+ ya bụ, ndị niile nwere okwukwe.+ N’ihi na ọ dịghị ihe dị iche.+
18 Otú ọ dị, otu onye ga-ekwu, sị: “I nwere okwukwe, enwekwara m ọrụ. Gosi m okwukwe gị nke na-agụnyeghị ọrụ, m ga-egosikwa gị okwukwe m site n’ọrụ m.”+