Ndị Galeshia 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na n’ihe banyere Kraịst Jizọs, ibi úgwù abaghị uru ọ bụla, ebighị úgwù abaghịkwa,+ ma okwukwe+ nke na-arụ ọrụ site n’ịhụnanya+ bara uru. Jems 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n’etiti unu? Ya jiri ịdị nwayọọ nke e ji mara amamihe gosi ọrụ ya+ site n’ime omume ọma.
6 N’ihi na n’ihe banyere Kraịst Jizọs, ibi úgwù abaghị uru ọ bụla, ebighị úgwù abaghịkwa,+ ma okwukwe+ nke na-arụ ọrụ site n’ịhụnanya+ bara uru.
13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n’etiti unu? Ya jiri ịdị nwayọọ nke e ji mara amamihe gosi ọrụ ya+ site n’ime omume ọma.