1 Ndị Kọrịnt 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ibi úgwù+ apụtaghị ihe ọ bụla, ebighị úgwù+ apụtaghịkwa ihe ọ bụla, kama ọ bụ ime ihe Chineke nyere n’iwu nwere ihe ọ pụtara.+ Ndị Galeshia 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Otú o sina dị, a manyeghị ọbụna Taịtọs,+ bụ́ onye mụ na ya nọ, ka e bie ya úgwù,+ ọ bụ ezie na ọ bụ onye Grik. Ndị Galeshia 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na ibi úgwù abụghị ihe ọ bụla, ebighị úgwù abụghịkwa,+ ma ihe e kere ọhụrụ+ nwere ihe ọ bụ. Ndị Kọlọsi 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Na nke a, enweghị onye Grik ma ọ bụ onye Juu, ibi úgwù ma ọ bụ ebighị úgwù, onye mba ọzọ, onye Sitia, ohu ma ọ bụ onye nweere onwe ya,+ kama Kraịst bụ ihe niile, nọrọkwa n’ime mmadụ niile.+
19 Ibi úgwù+ apụtaghị ihe ọ bụla, ebighị úgwù+ apụtaghịkwa ihe ọ bụla, kama ọ bụ ime ihe Chineke nyere n’iwu nwere ihe ọ pụtara.+
3 Otú o sina dị, a manyeghị ọbụna Taịtọs,+ bụ́ onye mụ na ya nọ, ka e bie ya úgwù,+ ọ bụ ezie na ọ bụ onye Grik.
11 Na nke a, enweghị onye Grik ma ọ bụ onye Juu, ibi úgwù ma ọ bụ ebighị úgwù, onye mba ọzọ, onye Sitia, ohu ma ọ bụ onye nweere onwe ya,+ kama Kraịst bụ ihe niile, nọrọkwa n’ime mmadụ niile.+