2 Ndị Kọrịnt 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, ọ bụrụ na onye ọ bụla na Kraịst dị n’otu, ọ bụ ihe e kere ọhụrụ;+ ihe ochie agafewo,+ lee! ọ bụ ihe ọhụrụ dị ugbu a.+ Ndị Efesọs 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na anyị bụ aka ọrụ ya,+ e kekwara+ anyị site n’ịdị n’otu+ nke anyị na Kraịst Jizọs maka ọrụ ọma,+ nke Chineke kwadebere tupu oge eruo+ ka anyị wee na-eje ije n’ime ha.
17 Ya mere, ọ bụrụ na onye ọ bụla na Kraịst dị n’otu, ọ bụ ihe e kere ọhụrụ;+ ihe ochie agafewo,+ lee! ọ bụ ihe ọhụrụ dị ugbu a.+
10 N’ihi na anyị bụ aka ọrụ ya,+ e kekwara+ anyị site n’ịdị n’otu+ nke anyị na Kraịst Jizọs maka ọrụ ọma,+ nke Chineke kwadebere tupu oge eruo+ ka anyị wee na-eje ije n’ime ha.