Ndị Rom 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, e liri anyị na ya+ site na baptizim e mere anyị ka anyị nwụọ ụdị ọnwụ ọ nwụrụ, ka anyị onwe anyị wee na-ebi ndụ ọhụrụ otú ahụ,+ dị nnọọ ka e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst site n’ebube nke Nna ya.+ Ndị Galeshia 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na ibi úgwù abụghị ihe ọ bụla, ebighị úgwù abụghịkwa,+ ma ihe e kere ọhụrụ+ nwere ihe ọ bụ.
4 Ya mere, e liri anyị na ya+ site na baptizim e mere anyị ka anyị nwụọ ụdị ọnwụ ọ nwụrụ, ka anyị onwe anyị wee na-ebi ndụ ọhụrụ otú ahụ,+ dị nnọọ ka e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst site n’ebube nke Nna ya.+