Ndị Galeshia 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na a na-emezu Iwu ahụ dum+ n’otu okwu a, ya bụ: “Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.”+ Jems 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Otú ọ dị, ọ bụrụ na unu na-edebe iwu nke eze nyere,+ dị ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ si kwuo, sị: “Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị,”+ unu na-eme nnọọ nke ọma.
14 N’ihi na a na-emezu Iwu ahụ dum+ n’otu okwu a, ya bụ: “Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.”+
8 Otú ọ dị, ọ bụrụ na unu na-edebe iwu nke eze nyere,+ dị ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ si kwuo, sị: “Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị,”+ unu na-eme nnọọ nke ọma.