Matiu 22:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Nke abụọ, nke dị ka ya, bụ, ‘Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.’+ Ndị Rom 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ịhụnanya+ adịghị eme onye agbata obi mmadụ ihe ọjọọ;+ ya mere, ịhụnanya bụ idebezu iwu ahụ.+