Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 19:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 “‘Abọla ọbọ,+ eburula ụmụ ndị gị+ iwe n’obi; hụ mmadụ ibe gị n’anya dị ka onwe gị.+ Abụ m Jehova.

  • Mak 12:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 Nke abụọ bụ, ‘Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.’+ Ọ dịghị ihe ọ bụla ọzọ e nyere n’iwu nke ka ndị a ukwuu.”

  • Luk 10:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Ọ zara, sị: “‘Jiri obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum na ike gị dum na uche gị dum hụ Jehova Chineke gị n’anya,’+ hụkwa ‘onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.’”+

  • Ndị Kọlọsi 3:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ma, e wezụga ihe ndị a niile, yirinụ ịhụnanya+ dị ka uwe, n’ihi na ọ bụ ihe nkekọ zuru okè+ nke ịdị n’otu.

  • Jems 2:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Otú ọ dị, ọ bụrụ na unu na-edebe iwu nke eze nyere,+ dị ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ si kwuo, sị: “Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị,”+ unu na-eme nnọọ nke ọma.

  • 1 Pita 1:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Ebe unu meworo ka mkpụrụ obi unu dị ọcha+ site n’isi unu na-erubere eziokwu ahụ nke mere ka unu nwee ịhụnanya+ ụmụnna nke na-abụghị nke ihu abụọ, nweenụ ịhụnanya siri ike n’ebe ibe unu nọ site n’obi unu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya