1 Samuel 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Sọl wee na-atụkwu egwu n’ihi Devid, Sọl wee bụrụ onye iro Devid mgbe niile.+ Abụ Ọma 55:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi ihe onye iro na-ekwu, n’ihi nsogbu onye ajọ omume na-enye.+N’ihi na ha na-eme ka ihe ọjọọ bịakwasị m,+Ha jikwa iwe na-ebuso m iro.+
3 N’ihi ihe onye iro na-ekwu, n’ihi nsogbu onye ajọ omume na-enye.+N’ihi na ha na-eme ka ihe ọjọọ bịakwasị m,+Ha jikwa iwe na-ebuso m iro.+