1 Samuel 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Sọl nọ na-ele Devid anya ọjọọ malite n’ụbọchị ahụ gaa n’ihu.+ 1 Samuel 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Sọl wee malite ịtụ Devid egwu+ n’ihi na Jehova nọnyeere ya,+ ma ọ hapụwo Sọl.+ 1 Samuel 20:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Sọl wee tụọ ya ube ka ọ tụgbuo ya;+ Jọnatan wee mara na nna ya ekpebisiwo ike igbu Devid.+ Abụ Ọma 37:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye ajọ omume na-akpa nkata megide onye ezi omume,+Ọ na-atakwa ikikere ezé megide ya.+