1 Samuel 20:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Sọl wee tụọ ya ube ka ọ tụgbuo ya;+ Jọnatan wee mara na nna ya ekpebisiwo ike igbu Devid.+ 1 Samuel 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Devid wee bilie gaa n’ihu gbawa ọsọ ọ na-agba+ n’ihi Sọl n’ụbọchị ahụ, e mesịa, ọ gbakwuuru Ekish eze Gat.+ Ilu 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọnụma nwere obi ọjọọ, iwe na-asọkwa ka idei mmiri,+ ma ònye pụrụ idi ekworo?+ 1 Timoti 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 nganga na-afụli ya elu,+ ọ dịghị aghọta ihe ọ bụla,+ kama ọ bụ onye oké ajụjụ na ịrụ ụka banyere okwu+ dị iche iche na-agba ara.+ Ihe na-esi n’ihe ndị a apụta bụ anyaụfụ,+ esemokwu, okwu mkparị,+ inyo mmadụ ajọ onyinyo,
10 Devid wee bilie gaa n’ihu gbawa ọsọ ọ na-agba+ n’ihi Sọl n’ụbọchị ahụ, e mesịa, ọ gbakwuuru Ekish eze Gat.+
4 nganga na-afụli ya elu,+ ọ dịghị aghọta ihe ọ bụla,+ kama ọ bụ onye oké ajụjụ na ịrụ ụka banyere okwu+ dị iche iche na-agba ara.+ Ihe na-esi n’ihe ndị a apụta bụ anyaụfụ,+ esemokwu, okwu mkparị,+ inyo mmadụ ajọ onyinyo,