Ndị Rom 1:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ebe ọ bụ na ha achọghị ịmara Chineke dị ka ezi ihe ọmụma si dị,+ Chineke nyefere ha n’aka uche a jụrụ ajụ,+ ka ha wee na-eme ihe na-ekwesịghị ekwesị,+ Taịtọs 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ebe ị maara na e mewo ka onye dị otú ahụ si n’ụzọ ahụ pụọ, ọ na-emekwa mmehie, ebe ọ na-ama onwe ya ikpe.+
28 Ebe ọ bụ na ha achọghị ịmara Chineke dị ka ezi ihe ọmụma si dị,+ Chineke nyefere ha n’aka uche a jụrụ ajụ,+ ka ha wee na-eme ihe na-ekwesịghị ekwesị,+
11 ebe ị maara na e mewo ka onye dị otú ahụ si n’ụzọ ahụ pụọ, ọ na-emekwa mmehie, ebe ọ na-ama onwe ya ikpe.+