Ndị Hibru 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ma ghọọ ndị dapụrụ adapụ,+ ee, a pụghị ime ka ha chegharịa ọzọ,+ n’ihi na ha na-akpọgide Ọkpara Chineke ọzọ n’osisi ma na-eme ka ihere mee ya n’ihu ọha.+
6 ma ghọọ ndị dapụrụ adapụ,+ ee, a pụghị ime ka ha chegharịa ọzọ,+ n’ihi na ha na-akpọgide Ọkpara Chineke ọzọ n’osisi ma na-eme ka ihere mee ya n’ihu ọha.+