Ndị Hibru 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 ma ha adapụ n’okwukwe,+ e nweghị ike ime ka ha chegharịa ọzọ n’ihi na ha na-akpọgide Ọkpara Chineke n’osisi ọzọ ma na-eme ka ihere mee ya n’ihu ọha.+
6 ma ha adapụ n’okwukwe,+ e nweghị ike ime ka ha chegharịa ọzọ n’ihi na ha na-akpọgide Ọkpara Chineke n’osisi ọzọ ma na-eme ka ihere mee ya n’ihu ọha.+