Ndị Hibru 10:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ọ̀ bụ na unu echeghị na ahụhụ a ga-ata onye zọrọ Ọkpara Chineke ụkwụ ga-aka njọ, bụ́ onye na-ejighị ọbara ọgbụgba ndụ+ e ji doo ya nsọ kpọrọ ihe, onye ledakwara mmụọ nke amara Chineke anya ma mejọọ ya?+
29 Ọ̀ bụ na unu echeghị na ahụhụ a ga-ata onye zọrọ Ọkpara Chineke ụkwụ ga-aka njọ, bụ́ onye na-ejighị ọbara ọgbụgba ndụ+ e ji doo ya nsọ kpọrọ ihe, onye ledakwara mmụọ nke amara Chineke anya ma mejọọ ya?+