Ndị Hibru 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Olee ụdị ntaramahụhụ ka njọ+ unu chere e kwesịrị inye onye zọkwasịrị+ Ọkpara Chineke ụkwụ, onye wekwaara ọbara+ nke ọgbụgba ndụ ahụ e ji doo ya nsọ dị ka ihe na-abaghị uru, onye lelịkwara mmụọ nke obiọma na-erughịrị mmadụ, mejọọkwa ya?+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:29 Ụlọ Nche,2/15/1990, p. 23
29 Olee ụdị ntaramahụhụ ka njọ+ unu chere e kwesịrị inye onye zọkwasịrị+ Ọkpara Chineke ụkwụ, onye wekwaara ọbara+ nke ọgbụgba ndụ ahụ e ji doo ya nsọ dị ka ihe na-abaghị uru, onye lelịkwara mmụọ nke obiọma na-erughịrị mmadụ, mejọọkwa ya?+