Matiu 26:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 n’ihi na nke a pụtara+ ‘ọbara m+ nke ọgbụgba ndụ ahụ,’+ nke a ga-awụpụ n’ihi ọtụtụ mmadụ+ maka mgbaghara mmehie.+ Luk 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O bukwaara iko+ ahụ n’otu ụzọ ahụ mgbe ha risịrị nri anyasị, sị: “Iko a pụtara ọgbụgba ndụ ọhụrụ+ ahụ nke dabeere n’ọbara m,+ bụ́ nke a gaje ịwụpụ n’ihi unu.+
28 n’ihi na nke a pụtara+ ‘ọbara m+ nke ọgbụgba ndụ ahụ,’+ nke a ga-awụpụ n’ihi ọtụtụ mmadụ+ maka mgbaghara mmehie.+
20 O bukwaara iko+ ahụ n’otu ụzọ ahụ mgbe ha risịrị nri anyasị, sị: “Iko a pụtara ọgbụgba ndụ ọhụrụ+ ahụ nke dabeere n’ọbara m,+ bụ́ nke a gaje ịwụpụ n’ihi unu.+