Jeremaya 31:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, ‘mgbe mụ na ụlọ Izrel+ na ụlọ Juda+ ga-agba ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ Ndị Hibru 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 otú ahụkwa, Jizọs aghọwo onye e nyere dị ka ihe ibé maka ọgbụgba ndụ ka mma.+ Ndị Hibru 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 sị: “Nke a bụ ọbara nke ọgbụgba ndụ ahụ nke Chineke nyere unu dị ka iwu.”+
31 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, ‘mgbe mụ na ụlọ Izrel+ na ụlọ Juda+ ga-agba ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+