Abụ Ọma 50:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Kpọkọtara m ndị na-eguzosi ike n’ebe m nọ,+Ndị mụ na ha ji àjà gbaa ndụ.”+ Matiu 26:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 n’ihi na nke a pụtara+ ‘ọbara m+ nke ọgbụgba ndụ ahụ,’+ nke a ga-awụpụ n’ihi ọtụtụ mmadụ+ maka mgbaghara mmehie.+ Mak 14:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee sị ha: “Nke a pụtara ‘ọbara m+ nke ọgbụgba ndụ ahụ,’+ nke a ga-awụpụ+ n’ihi ọtụtụ mmadụ.+ Ndị Hibru 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na, n’ezie, ọ dịghị enyere ndị mmụọ ozi aka ma ọlị, kama ọ na-enyere mkpụrụ Ebreham aka.+ Ndị Hibru 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 lezienụ ka ọbara+ Kraịst, bụ́ onye sitere ná nduzi nke mmụọ ebighị ebi were onwe ya chụọrọ Chineke àjà+ n’enweghị mmerụ, ga-esi sachapụ+ akọ na uche anyị ọrụ dị iche iche nwụrụ anwụ,+ ka anyị wee na-ejere Chineke ahụ dị ndụ ozi dị nsọ!+ 1 Pita 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Kama ọ bụ ọbara+ nke dị oké ọnụ ahịa, dị ka nke nwa atụrụ+ na-enweghị mmerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ, ya bụ, nke Kraịst.+
28 n’ihi na nke a pụtara+ ‘ọbara m+ nke ọgbụgba ndụ ahụ,’+ nke a ga-awụpụ n’ihi ọtụtụ mmadụ+ maka mgbaghara mmehie.+
14 lezienụ ka ọbara+ Kraịst, bụ́ onye sitere ná nduzi nke mmụọ ebighị ebi were onwe ya chụọrọ Chineke àjà+ n’enweghị mmerụ, ga-esi sachapụ+ akọ na uche anyị ọrụ dị iche iche nwụrụ anwụ,+ ka anyị wee na-ejere Chineke ahụ dị ndụ ozi dị nsọ!+
19 Kama ọ bụ ọbara+ nke dị oké ọnụ ahịa, dị ka nke nwa atụrụ+ na-enweghị mmerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ, ya bụ, nke Kraịst.+