11 N’ihi na mkpụrụ obi nke anụ ahụ́ dị n’ọbara ya,+ mụ onwe m emewo ka ọ bụrụ maka ebe ịchụàjà ka unu were ya na-ekpuchiri+ mkpụrụ obi unu mmehie, n’ihi na ọ bụ ọbara+ na-ekpuchi mmehie+ site ná mkpụrụ obi nke dị n’ime ya.
22 Ee, ọ fọrọ nke nta ka ọ bụrụ na a na-eji ọbara eme ka ihe niile dị ọcha+ dị ka Iwu ahụ si dị, ọ gwụla ma à wụsịrị ọbara,+ a gaghị enwe mgbaghara ọ bụla.+