Ndị Hibru 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na mgbe Mozis gwasịrị ndị Izrel niile+ ihe niile e nyere n’iwu dị ka Iwu ahụ si dị, o weere ọbara nke ụmụ oké ehi na nke ewu, ya na mmiri na owu na-acha uhie uhie na osisi hisop,+ fesa akwụkwọ ahụ, fesakwa ndị Izrel niile, Ndị Hibru 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 na Jizọs bụ́ onye ogbugbo+ nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ na ọbara ahụ a na-efesa efesa,+ nke na-ekwu okwu n’ụzọ dị mma karịa ọbara Ebel.+
19 N’ihi na mgbe Mozis gwasịrị ndị Izrel niile+ ihe niile e nyere n’iwu dị ka Iwu ahụ si dị, o weere ọbara nke ụmụ oké ehi na nke ewu, ya na mmiri na owu na-acha uhie uhie na osisi hisop,+ fesa akwụkwọ ahụ, fesakwa ndị Izrel niile,
24 na Jizọs bụ́ onye ogbugbo+ nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ na ọbara ahụ a na-efesa efesa,+ nke na-ekwu okwu n’ụzọ dị mma karịa ọbara Ebel.+