Jeremaya 31:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, ‘mgbe mụ na ụlọ Izrel+ na ụlọ Juda+ ga-agba ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ Matiu 26:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 n’ihi na nke a pụtara+ ‘ọbara m+ nke ọgbụgba ndụ ahụ,’+ nke a ga-awụpụ n’ihi ọtụtụ mmadụ+ maka mgbaghara mmehie.+ Ndị Hibru 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 na Jizọs bụ́ onye ogbugbo+ nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ na ọbara ahụ a na-efesa efesa,+ nke na-ekwu okwu n’ụzọ dị mma karịa ọbara Ebel.+ Ndị Hibru 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ka Chineke nke udo,+ onye mere ka nnukwu onye ọzụzụ+ atụrụ ahụ+ bụ́ Onyenwe anyị Jizọs, onye ji ọbara nke ọgbụgba ndụ ebighị ebi,+ si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ 1 Pita 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Kama ọ bụ ọbara+ nke dị oké ọnụ ahịa, dị ka nke nwa atụrụ+ na-enweghị mmerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ, ya bụ, nke Kraịst.+
31 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, ‘mgbe mụ na ụlọ Izrel+ na ụlọ Juda+ ga-agba ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+
28 n’ihi na nke a pụtara+ ‘ọbara m+ nke ọgbụgba ndụ ahụ,’+ nke a ga-awụpụ n’ihi ọtụtụ mmadụ+ maka mgbaghara mmehie.+
24 na Jizọs bụ́ onye ogbugbo+ nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ na ọbara ahụ a na-efesa efesa,+ nke na-ekwu okwu n’ụzọ dị mma karịa ọbara Ebel.+
20 Ka Chineke nke udo,+ onye mere ka nnukwu onye ọzụzụ+ atụrụ ahụ+ bụ́ Onyenwe anyị Jizọs, onye ji ọbara nke ọgbụgba ndụ ebighị ebi,+ si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+
19 Kama ọ bụ ọbara+ nke dị oké ọnụ ahịa, dị ka nke nwa atụrụ+ na-enweghị mmerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ, ya bụ, nke Kraịst.+