Ọpụpụ 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mozis wee were ọbara ahụ fesa ndị Izrel,+ sị: “Ihe a bụ ọbara nke ọgbụgba ndụ+ unu na Jehova gbaworo n’okwu a niile.” Zekaraya 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ma gị onwe gị, Zayọn, m ga-esite n’ọbara nke ọgbụgba ndụ+ mụ na gị mee ka ndị gị a tụrụ mkpọrọ+ si n’olulu mmiri na-adịghị pụta.
8 Mozis wee were ọbara ahụ fesa ndị Izrel,+ sị: “Ihe a bụ ọbara nke ọgbụgba ndụ+ unu na Jehova gbaworo n’okwu a niile.”
11 “Ma gị onwe gị, Zayọn, m ga-esite n’ọbara nke ọgbụgba ndụ+ mụ na gị mee ka ndị gị a tụrụ mkpọrọ+ si n’olulu mmiri na-adịghị pụta.