Ndị Hibru 9:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Dị ka Iwu ahụ* kwuru, ọ fọrọ obere ka ọ bụrụ na e ji ọbara eme ka ihe niile dị ọcha.+ A naghị agbaghara mmehie ma ọ bụrụ na a wụpụghị ọbara.+
22 Dị ka Iwu ahụ* kwuru, ọ fọrọ obere ka ọ bụrụ na e ji ọbara eme ka ihe niile dị ọcha.+ A naghị agbaghara mmehie ma ọ bụrụ na a wụpụghị ọbara.+