1 Ndị Kọrịnt 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma nke ahụ bụkwa ihe ụfọdụ n’ime unu bụbu.+ Ma a sachawo unu,+ ma e dowo unu nsọ,+ ma a kpọwo unu ndị ezi omume+ n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst+ nakwa site ná mmụọ nke Chineke anyị.+ Ndị Hibru 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi nke a, ebe anyị hapụworo ozizi ndị mbụ+ banyere Kraịst,+ ka anyị jisie ike ruo ntozu okè.+ Ka anyị ghara ịtọwa ntọala ọzọ,+ ya bụ, ịmụ ọzọ banyere isi n’ọrụ nwụrụ anwụ chegharịa,+ inwe okwukwe n’ebe Chineke nọ,+
11 Ma nke ahụ bụkwa ihe ụfọdụ n’ime unu bụbu.+ Ma a sachawo unu,+ ma e dowo unu nsọ,+ ma a kpọwo unu ndị ezi omume+ n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst+ nakwa site ná mmụọ nke Chineke anyị.+
6 N’ihi nke a, ebe anyị hapụworo ozizi ndị mbụ+ banyere Kraịst,+ ka anyị jisie ike ruo ntozu okè.+ Ka anyị ghara ịtọwa ntọala ọzọ,+ ya bụ, ịmụ ọzọ banyere isi n’ọrụ nwụrụ anwụ chegharịa,+ inwe okwukwe n’ebe Chineke nọ,+