1 Jọn 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ha si n’ebe anyị nọ pụọ, ma anyị na ha abụghị otu;+ n’ihi na a sị na anyị na ha bụ otu, ha gaara eso anyị nọrọ. Ma ha pụrụ ka e wee gosi na anyị na mmadụ niile abụghị otu.+
19 Ha si n’ebe anyị nọ pụọ, ma anyị na ha abụghị otu;+ n’ihi na a sị na anyị na ha bụ otu, ha gaara eso anyị nọrọ. Ma ha pụrụ ka e wee gosi na anyị na mmadụ niile abụghị otu.+