Abụ Ọma 119:118 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 118 Ị tụfuwo ndị niile si n’ụkpụrụ gị kpafuo;+N’ihi na aghụghọ ha bụ ụgha.+ 2 Ndị Kọrịnt 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ndị dị otú ahụ bụ ndịozi ụgha, ndị ọrụ aghụghọ,+ ha na-eme onwe ha ka ha yie ndịozi Kraịst.+ Ndị Hibru 10:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma anyị abụghị ụdị ndị na-ala azụ ka e wee bibie ha,+ kama anyị bụ ndị nwere okwukwe ka e wee chebe mkpụrụ obi ha ndụ.+ 1 Jọn 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha si n’ebe anyị nọ pụọ, ma anyị na ha abụghị otu;+ n’ihi na a sị na anyị na ha bụ otu, ha gaara eso anyị nọrọ.+ Ma ha pụrụ ka e wee mee ka ọ pụta ìhè na anyị na mmadụ niile abụghị otu.+
13 N’ihi na ndị dị otú ahụ bụ ndịozi ụgha, ndị ọrụ aghụghọ,+ ha na-eme onwe ha ka ha yie ndịozi Kraịst.+
39 Ma anyị abụghị ụdị ndị na-ala azụ ka e wee bibie ha,+ kama anyị bụ ndị nwere okwukwe ka e wee chebe mkpụrụ obi ha ndụ.+
19 Ha si n’ebe anyị nọ pụọ, ma anyị na ha abụghị otu;+ n’ihi na a sị na anyị na ha bụ otu, ha gaara eso anyị nọrọ.+ Ma ha pụrụ ka e wee mee ka ọ pụta ìhè na anyị na mmadụ niile abụghị otu.+