2 Timoti 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Na-echetara+ ha ihe ndị a, na-enye ha iwu+ dị ka onye àmà n’ihu Chineke,+ ka ha ghara ịlụ ọgụ banyere okwu,+ nke bụ́ ihe na-abaghị uru ma ọlị n’ihi na ọ na-ekpu okwukwe nke ndị nụrụ ya ihu. Taịtọs 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na e nwere ọtụtụ ndị isi ike, ndị na-ekwu okwu na-abaghị uru,+ na ndị na-eduhie uche mmadụ, karịsịa, ndị jidesiri ibi úgwù ike.+ Taịtọs 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma zere ajụjụ nzuzu+ na usoro ọmụmụ+ na esemokwu+ na ịlụ ọgụ banyere Iwu ahụ,+ n’ihi na ha abaghị uru, ha bụkwa ihe efu.
14 Na-echetara+ ha ihe ndị a, na-enye ha iwu+ dị ka onye àmà n’ihu Chineke,+ ka ha ghara ịlụ ọgụ banyere okwu,+ nke bụ́ ihe na-abaghị uru ma ọlị n’ihi na ọ na-ekpu okwukwe nke ndị nụrụ ya ihu.
10 N’ihi na e nwere ọtụtụ ndị isi ike, ndị na-ekwu okwu na-abaghị uru,+ na ndị na-eduhie uche mmadụ, karịsịa, ndị jidesiri ibi úgwù ike.+
9 Ma zere ajụjụ nzuzu+ na usoro ọmụmụ+ na esemokwu+ na ịlụ ọgụ banyere Iwu ahụ,+ n’ihi na ha abaghị uru, ha bụkwa ihe efu.