2 Pita 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, m ga-achọ ichetara+ unu ihe ndị a mgbe niile, ọ bụ ezie na unu maara ha ma bụrụ ndị nọsiri ike n’eziokwu+ ahụ nke dị n’ime unu.+
12 N’ihi ya, m ga-achọ ichetara+ unu ihe ndị a mgbe niile, ọ bụ ezie na unu maara ha ma bụrụ ndị nọsiri ike n’eziokwu+ ahụ nke dị n’ime unu.+