Ndị Rom 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ụdị ndị dị otú ahụ abụghị ndị ohu nke Onyenwe anyị Kraịst, kama ha bụ ndị ohu nke afọ ha;+ sitekwa n’okwu ire ụtọ+ na okwu ịja mma,+ ha na-arafu obi nke ndị na-adịghị aghụghọ. 1 Timoti 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Site n’ịhapụ ihe ndị a, ụfọdụ ndị adapụwo+ wee na-ekwu okwu na-abaghị uru,+
18 N’ihi na ụdị ndị dị otú ahụ abụghị ndị ohu nke Onyenwe anyị Kraịst, kama ha bụ ndị ohu nke afọ ha;+ sitekwa n’okwu ire ụtọ+ na okwu ịja mma,+ ha na-arafu obi nke ndị na-adịghị aghụghọ.