Ndị Kọlọsi 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ana m ekwu nke a ka onye ọ bụla ghara iji arụmụka ire ụtọ duhie unu.+ Taịtọs 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na e nwere ọtụtụ ndị isi ike, ndị na-ekwu okwu na-abaghị uru,+ na ndị na-eduhie uche mmadụ, karịsịa, ndị jidesiri ibi úgwù ike.+
10 N’ihi na e nwere ọtụtụ ndị isi ike, ndị na-ekwu okwu na-abaghị uru,+ na ndị na-eduhie uche mmadụ, karịsịa, ndị jidesiri ibi úgwù ike.+