2 Timoti 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ana m enyesi gị iwu ike n’ihu Chineke na Kraịst Jizọs, bụ́ onye a kara aka ikpe+ ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ+ ikpe, site ná mpụta ìhè+ ya nakwa alaeze ya,+
4 Ana m enyesi gị iwu ike n’ihu Chineke na Kraịst Jizọs, bụ́ onye a kara aka ikpe+ ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ+ ikpe, site ná mpụta ìhè+ ya nakwa alaeze ya,+