2 Timoti 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Kraịst Jizọs ga-ekpe ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ+ ikpe+ mgbe ọ ga-apụta ìhè+ nakwa mgbe ọ ga na-achị n’Alaeze ya.+ Ana m agwasi gị ike n’ihu ya na n’ihu Chineke ka ị na-eme ihe a: 2 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:1 Teta!,4/2010, p. 10-11
4 Kraịst Jizọs ga-ekpe ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ+ ikpe+ mgbe ọ ga-apụta ìhè+ nakwa mgbe ọ ga na-achị n’Alaeze ya.+ Ana m agwasi gị ike n’ihu ya na n’ihu Chineke ka ị na-eme ihe a: