14 ka ị na-edebe iwu otú ga-egosi na aka gị dị ọcha, otú ndị mmadụ na-agaghịkwa ahụ ihe ha ga-eji kwujọọ gị, ruo mgbe Onyenwe anyị Jizọs Kraịst ga-egosi ebube ya.+ 15 Ọ bụ onye obi ụtọ, naanị ya bụkwa Eze Ukwu. Ọ ga-egosi ebube ya n’oge a kara aka. Ọ bụ Eze ndị eze na Onyenwe ndị nna ukwu niile.+