Ndị Rom 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Dị ka n’oge ehihie, ka anyị na-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị,+ ọ bụghị n’oriri oké mkpọtụ na ịṅụ oké mmanya,+ ọ bụghị ná mmekọahụ na-ezighị ezi na omume rụrụ arụ,+ ọ bụghị n’esemokwu+ na ekworo. Ndị Filipaị 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ghara ime ihe ọ bụla n’ihi esemokwu+ ma ọ bụ n’ihi ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi,+ kama n’ịdị nwayọọ n’obi na-ewere na ndị ọzọ ka unu,+
13 Dị ka n’oge ehihie, ka anyị na-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị,+ ọ bụghị n’oriri oké mkpọtụ na ịṅụ oké mmanya,+ ọ bụghị ná mmekọahụ na-ezighị ezi na omume rụrụ arụ,+ ọ bụghị n’esemokwu+ na ekworo.
3 ghara ime ihe ọ bụla n’ihi esemokwu+ ma ọ bụ n’ihi ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi,+ kama n’ịdị nwayọọ n’obi na-ewere na ndị ọzọ ka unu,+