1 Pita 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Na-emenụ omume dị mma n’etiti ndị mba ọzọ,+ ka o wee bụrụ na n’ihe ndị ahụ ha na-ekwugide unu, na-asị na unu bụ ndị ajọ omume, ha ga-enye Chineke otuto n’ụbọchị nleta+ ya n’ihi ọrụ ọma+ unu nke ha ji anya ha na-ahụ.
12 Na-emenụ omume dị mma n’etiti ndị mba ọzọ,+ ka o wee bụrụ na n’ihe ndị ahụ ha na-ekwugide unu, na-asị na unu bụ ndị ajọ omume, ha ga-enye Chineke otuto n’ụbọchị nleta+ ya n’ihi ọrụ ọma+ unu nke ha ji anya ha na-ahụ.